'Ihe mberede a akwụsịghị mmasị m na ebe mgbasa ozi dị'

Aha onyonyo, Ebe e nwere uchu,olileanya dị.

Jude Ikegwuonu gwara BBC igbo na n'agbanyeghị ihe mberede okporo ụzọ mere ya,ọ gaghị a hapụ ọrụ mgbasa ozi ya.

O kwuru na ndị dokita nyere ya olileanya na ọ bụrụ na o gote nwuo oche latrik ndị ngwọrọ ji a ga n'ụzọ, na o ga-alaghachịnwụ ọrụ mgbasa ozi ya.

Akụkọ ga-amasi gị: